Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Anyị Ga-eme Ka Okwukwe Anyị Na-esikwu Ike

Anyị Ga-eme Ka Okwukwe Anyị Na-esikwu Ike

Were Ya:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ogem-bụm nụrụ okwu Baịbụl,

    Uche Jehova k’ụwa ghọọ Paradaịs,

    Ihem mụtara merem obiụ-tọ.

    Man’ụwa Setan chọrọ kam hapụ ya.

    (TUPU UKWE)

    Agaghịm ekwe.

    Ọ b’uche Jaa kam g’eme.

    (UKWE)

    M g’agbalị n’eme k’okwukwem si’ike.

    Agaghịm ekwe k’ike gwụm.

    Okwu Jehova g’eme kam d’ike.

    Jehova, biko n’echebem.

    M g’eme k’okwukwem n’esikwui-ke.

  2. 2. Ònye k’anyị dum kpebir’ife?

    Anyị kpebiri ife Jehova.

    M’ụwa Setan chọrọ k’anyị mewe

    Omume Jehova sị k’anyị zere.

    (TUPU UKWE)

    A’yị nwer’okwukwe

    N’ih’Al’eze g’eme.

    (UKWE)

    Biko, gbalịa wusie okwukwe g’ike.

    Ekwekwala k’ike gwụ gị.

    Okwu Jehova g’eme k’ị d’ike.

    Jehova, ga n’echebe gị.

    N’eme k’okwukwe gị n’esikwui-ke.

    (UKWE)

    Biko, gbalịa wusie okwukwe g’ike.

    Ekwekwala k’ike gwụ gị.

    Okwu Jehova g’eme k’ị d’ike.

    Jehova, ga n’echebe gị.

    N’eme k’okwukwe gị n’esikwui-ke,

    N’esikwui-ke,

    N’esikwui-ke.