Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

‘Na-aṅụrị Ọṅụ’

‘Na-aṅụrị Ọṅụ’

Were Ya:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ihe niile dị n’ụwa,

    Jehova kere ha.

    Ngọzi Chineke k’anyị n’ahụ n’ebe niile.

    Man’ịhụnanya ya kacha ha niile. K’anyị kelee ya.

    (UKWE)

    K’anyị niile toonụ Jehova.

    Jirin-dụ gị fee ya.

    Ọ g’eme k’obi n’adị gịm-ma

    N’agbanyeghịn-sogbu.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

  2. 2. Anyị bụ ezinụlọ.

    Anyị dum dị n’udo.

    Ekwela kan-d’iro mee k’ị hapụ ụmụnna gị.

    Ha ga n’akpagbua-nyị. Man’anyị niile n’enw’aṅụrị.

    (UKWE)

    K’anyị niile toonụ Jehova.

    Jirin-dụ gị fee ya.

    Ọ g’eme k’obi n’adị gịm-ma

    N’agbanyeghịn-sogbu.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ụwa g’aghọ Paradaịs ruom-gbe ebigh’ebi.

    Àjà Jizọs Kraịst chụrụ gbapụtar’anyị.

    (UKWE)

    K’anyị niile toonụ Jehova.

    Jirin-dụ gị fee ya.

    Ọ g’eme k’obi n’adị gịm-ma

    N’agbanyeghịn-sogbu.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ. N’aṅụrịọ-ṅụ.

    N’aṅụrịọ-ṅụ.