Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ezinụlọ Jehova

Ezinụlọ Jehova

Were Ya:

  1. 1. E nwere ihe n’echum ụra.

    Ònye kam g’akọrọ ihe dịm n’im’obi?

    Kemgbe kam nọ n’achọ ndị g’ahụm n’anya,

    Ndị mụ na ha g’adị k’ezinụlọ.

  2. 2. Ndị Jehova hụrụm n’anya.

    Achọtalam ezigbo ndịo-hu Chineke.

    Ezi Chineke azalam ekpere.

    Emechaalam hụ ndịe-zinụlọ Jehova.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Bịa k’ị hụ ụmụnnem n’ụmụnnam nọ n’ụwa niile.

    Ezigbo ịhụnanya k’e ji mara ha.

    Ha si n’obodo niile nakw’asụsụ niile.

    Obi dịm ụtọ nam so nan-dị Jehova.

  3. 3. Anyị niile ji otu obi

    N’asọpụrụ Jehova. Ọ kpọbatar’anyị

    N’ezinụlọ kach’ezinụlọ niile.

    A’yị g’anọgide n’ezinụlọ Jehova.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Anyị si nám-ba niile nakw’asụsụ niile.

    Obi dịa-nyịụ-tọ n’anyị bụn-dị Jehova.

  4. 4. Uche Jehova bụ k’anyị dị n’otu.

    Ọ chọrọ k’anyị niile nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Obi dịm ụtọ na Paradaịs n’abịa.

    Anyị g’esoro n’ezinụlọ Jehova.

    Gbalịa soro n’ezinụlọ ya.

    Bịa soro.

    Bịa soro.