Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Anyị Ga-adị Ike ma Anyị Dị n’Otu

Anyị Ga-adị Ike ma Anyị Dị n’Otu

Were Ya:

  • (MMALITE)

    Ụmụnna nọ n’ụwa niile!

    Anyị bụn-dị Jehova.

  1. 1. Anyị niile dị n’otu.

    Anyị n’efe ezi Chineke.

    Eziokwu dị na Baịbụl

    K’anyị niile jio-tuo-bi n’ekwusa.

    (TUPU UKWE)

    K’obi sie g’ike

    N’ụmụnna niile

    Ga n’akwado gịm-gbe niile.

    (UKWE)

    Jehova bu n’obi k’anyị dịrị n’udo.

    Jisi’ike n’agbalị k’anyị dịrị n’otu.

    Anyị ma n’anyị bụ ndị n’adịgh’ike.

    Ihe g’eme k’anyị niile d’ike bụ m’anyị dị n’otu.

  2. 2. Anyị na ụmụnn’anyị

    Nwere ebe anyị si d’iche.

    M’otu Chi k’anyị n’efe.

    K’anyị jiri maka ya dị n’udo.

    (TUPU UKWE)

    K’obi sie g’ike

    N’ụmụnna gị nọ

    Ma n’ebo ma nám-ba niile.

    (UKWE)

    Jehova bu n’obi k’anyị dịrị n’udo.

    Jisi’ike n’agbalị k’anyị dịrị n’otu.

    Anyị ma n’anyị bụ ndị n’adịgh’ike.

    Ihe g’eme k’anyị niile d’ike bụ m’anyị dị n’otu.

    K’anyị dum jisi’ike dị n’otu.

    (UKWE)

    Jehova bu n’obi k’anyị dịrị n’udo.

    Jisi’ike n’agbalị k’anyị dịrị n’otu.

    Anyị ma n’anyị bụ ndị n’adịgh’ike.

    Ihe g’eme k’anyị niile d’ike bụ m’anyị dị n’otu.

    K’anyị dum dị n’otu.

    K’anyị dum dị n’otu.