Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ama M na Jehova Na-edu M

Ama M na Jehova Na-edu M

Were Ya:

  1. 1. M tetara n’ụra ma kpee ekpere.

    Arịọrọm Jehova k’o nyerem aka.

    Nd’iro sịgodịm kwụsị oziọ-ma,

    Naanị Chineke kam g’egen-tị.

    (UKWE)

    Jehova kam g’efe. Ọ n’eme kam ghar’ịtụ egwu.

    Ọ bụ Jehova n’edum ma n’elekọtam.

    Naanị Jehova bụ Chi n’echeben-dị ya.

  2. 2. Ozi Chineke dịm ezigbotem-kpa.

    Ọtụtụn-dị n’ụwaa nwer’ajụjụ.

    M g’ejis’ike kam gaa nyere h’aka.

    Ha mata Jehova, ha g’enw’aṅụrị.

    (UKWE)

    Jehova kam g’efe. Ọ n’eme kam ghar’ịtụ egwu.

    Ọ bụ Jehova n’edum ma n’elekọtam.

    Naanị Jehova bụ Chi n’echeben-dị ya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Mkpagbu n’ụjọ agagh’akwụsịm.

    M g’ejio-b’ike fee Chineke.

    M g’agbalị kwusaa ozi ya.

    M ga n’ekwusa ya ruokwa n’ọgwụgwụ.

    Ụmụnnam niile n’ụwa n’eme ya.

    M ga n’eṅomi okwukwe ha,

    N’efe Jehova, tụkwasị y’obi

    N’ọ g’eme k’ụwa ghọọ Paradaịs.

  3. 3. Tupu mụe-dinara ma hiw’ụra,

    M n’ekele ya, sị ya n’o meela.

    Ih’ọ bụla sọrọ nd’iro mee,

    Jehova Chineke ga n’akwadom.

    (UKWE)

    Jehova kam g’efe. Ọ n’eme kam ghar’ịtụ egwu.

    Ọ bụ Jehova n’edum ma n’elekọtam.

    Naanị Jehova bụ Chi n’echeben-dị ya.