Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

“Obere Mkpụrụ Ego Abụọ”

“Obere Mkpụrụ Ego Abụọ”

Were Ya:

  1. 1. Ka Jizọs

    Nọ n’ụlọ Chineke,

    Ọ hụrụ

    Ndị n’etinye onyinye n’igbe.

    Jizọs hụrụ

    Otu nwaanyị k’ọ n’abịa.

    Ego niil’o nwere

    Ka o jio-bi ya niile nye.

    (UKWE)

    Echekwala na

    Ị n’agh’agbalị.

    Enwekwala obi abụọ.

    N’echetam-gbe niile

    N’onyinye gị n’eme

    K’obi n’adị Jehovam-ma.

    Cheta ya.

  2. 2. O nwer’ike

    Ịnọ n’eche banyere

    Onyinye niile

    Ndịo nyeburu n’oge gar’aga.

    Mam-kpụr’egoa-bụọ

    Bụo-nyinye o tinyere.

    Mana, Jehova ma

    N’o tinyere onyinye kacha.

    (UKWE)

    Echekwala na

    Ị n’agh’agbalị.

    Enwekwala obi abụọ.

    N’echetam-gbe niile

    N’onyinye gị n’eme

    K’obi n’adị Jehovam-ma.

    Cheta ya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    K’obi sie g’ike n’ọ gagh’echefu

    Ozi niile mụ na gị jeere ya.

    Ọ n’ahụ mụ na gị.

    (UKWE)

    Echekwala na

    Ị n’agh’agbalị.

    Enwekwala obi abụọ.

    N’echetam-gbe niile

    N’onyinye gị n’eme

    K’obi n’adị Jehovam-ma.

    Cheta ya.

    Ọ gagh’echefu mụ na gị.