Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mgbe Mmadụ Niile Ga Na-eto Jehova

Mgbe Mmadụ Niile Ga Na-eto Jehova

Were Ya:

  1. 1. Nsogbu dị n’ụwa

    N’eme k’anyị n’eb’ákwá.

    Ụmụ ‘madụ chọsir’ike

    Ka udo dịrị n’ụwa.

    M’ihe n’akakwun-jọ.

    Ònye g’azọpụta ha?

    Jehova sịrị n’ọ g’eme k’anyị

    Biri n’ụwa maram-ma.

    (UKWE)

    Udo g’adị

    N’ebe dum.

    Ụwa niile

    Ga n’eto Jehova.

    K’anyị niile too ya.

  2. 2. Biko gbalịa cheta

    N’ihe g’emecha dịm-ma.

    Jehova sịrị n’ọ g’eme k’i nwee

    Udo g’adịe-bigh’ebi.

    Ọ g’ekpuchite gị,

    Hichaa gịa-nya ‘miri.

    Anyị g’enw’ọṅụ ru’ebigh’ebi

    N’Al’eze Chineke.

    (UKWE)

    Udo g’adị

    N’ebe dum.

    Ụwa niile

    Ga n’eto Jehova.

    K’anyị niile too ya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Jizọs, Ony’isiu-do,

    G’eme k’udo dịrị.

    Nsogbu n’ọnwụ g’akwụsị n’ụwa.

    Anyị g’ejio-tuo-bi

    Too Jehova, bụ́E-ze.

    (UKWE)

    Udo g’adị

    N’ebe dum.

    Ụwa niile

    Ga n’eto Jehova.

    Udo g’adị

    N’ebe dum.

    Ụwa niile

    Ga n’eto Jehova.

    K’anyị niile too ya.

    Uche ya g’emezu.