Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Na-ekwusa Ya

Na-ekwusa Ya

Were Ya:

  1. 1. Anyị n’ụmụnn’anyị

    N’ahụ n’ọgwụgwụ dịn-so.

    M’ònye g’eme ka ụwa mara

    Ihe g’eme n’ụwa?

  2. 2. Anyị g’aga zie ha

    Ozi Jehova ziri.

    Jehova so gị n’oge niile.

    Rịọ ya k’o nye g’ike.

    (UKWE)

    Anyị niile kpebiri

    N’anyị g’ekwusa ya.

    K’anyị n’ekwusa ya.

    K’anyị gwan-dị bi n’ụwa

    N’udo g’adị n’ụwa.

    K’anyị n’ekwusa ya.

    N’ekwusa ya.

  3. 3. Gbalịa n’ekwusa ya.

    Ọgwụgwụ jiọ-sọ n’abịa.

    Jehova chọrọ k’anyị niile

    Too ya n’oge niile.

    (UKWE)

    Anyị niile kpebiri

    N’anyị g’ekwusa ya.

    K’anyị n’ekwusa ya.

    K’anyị gwan-dị bi n’ụwa

    N’udo g’adị n’ụwa.

    K’anyị n’ekwusa ya.

    N’ekwusa ya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ekwela k’ike gwụ gị n’ozi Jehova.

    Jehova g’eweta Al’eze ya.

    N’ekwusa ya.

    (UKWE)

    Anyị niile kpebiri

    N’anyị g’ekwusa ya.

    K’anyị n’ekwusa ya.

    K’anyị gwan-dị bi n’ụwa

    N’udo g’adị n’ụwa.

    K’anyị n’ekwusa ya.

    N’ekwusa ya.

    N’ekwusa ya.

    N’ekwusa ya.