Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IHE GA-ENYERE NDỊ NA-ERU UJU AKA

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Ihe Ga-enyere Ndị Na-eru Uju Aka

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Ihe Ga-enyere Ndị Na-eru Uju Aka
  • ỌNWỤ NA-AGABAWA OBI

    Olee otú ihe na-adịrị ndị na-eru uju? Olee ihe mere a ga-eji akasi ndị na-eru uju obi?

  • IHE Ị GA-ATỤ ANYA YA

    Isiokwu a lebara anya n’ihe ndị na-ezighị ezi ụfọdụ ndị na-ekwu gbasara otú ụfọdụ ndị si eru uju. O kwukwara ihe ụfọdụ onye na-eru uju na-agabiga. Ọ bụrụ na ị na-eru uju, ị ga-ahụ ọtụtụ ihe onye na-eru uju nwere ike ịtụ anya ya.

  • IHE NDỊ GA-ENYERE GỊ AKA IDI ỌNWỤ MMADỤ—IHE I NWERE IKE IME

    Olee ihe ụfọdụ i nwere ike ime ka ọ dịrị gị mfe idi ihe mere gị? Isiokwu a kwuru ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru nke nyerela ọtụtụ ndị na-eru uju aka.

  • IHE GA-AKACHA ENYERE ONYE NA-ERU UJU AKA

    Tụlee ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru kasirila ọtụtụ ndị obi mgbe ha na-eru uju ma lee otú ha nwekwara ike isi nyere gị aka.