Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IHE GA-ENYERE GỊ AKA IBELATA NCHEGBU

Gịnị Na-akpata Nchegbu?WEB:OnSiteAdTitleGịnị Na-akpata Nchegbu?

Gịnị Na-akpata Nchegbu?WEB:OnSiteAdTitleGịnị Na-akpata Nchegbu?

Otu ụlọ ọgwụ a ma ama bụ́ Mayo Clinic kwuru, sị: “Ọtụtụ ndị torola eto kwuru na nchegbu ha na-akakwu njọ. Ọtụtụ ihe na-agbanwe kwa ụbọchị, o nweghịkwa ihe e ji n’aka.” Lee ụfọdụ n’ime ihe ndị na-eme ka nchegbu na-aka njọ:

  • ịgba alụkwaghịm

  • ọnwụ mmadụ

  • ọrịa

  • ihe mberede

  • ime mpụ

  • ndụ gbalụ gbalụ

  • ọdachi ndị na-emere onwe ha na ndị nke mmadụ na-akpata

  • nsogbu a na-enye ndị mmadụ n’ụlọ akwụkwọ ma ọ bụ n’ebe ọrụ

  • oké echiche n’ihi enweghị ọrụ na ego