Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

“Ahụ́ Na-adị Mmadụ Mma ma Obi Ruo Ya Ala”

“Ahụ́ Na-adị Mmadụ Mma ma Obi Ruo Ya Ala”

E dere okwu ndị a dị n’Ilu 14:30 ihe dị ka puku afọ atọ gara aga. Ha na-egosi na ihe Baịbụl kwuru na-aba uru mgbe niile. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe Baịbụl na-akụzi, gaa na jw.org. Ị gaa ebe ahụ, ị ga-ahụ ọtụtụ vidio, ajụjụ ọnụ a gbara ndị mmadụ, na ọtụtụ isiokwu ndị ga-abara gị uru, ma ndị nke kwuru banyere otú e si ebelata nchegbu. Ụfọdụ n’ime ha bụ:

MAKA NDỊ NA-ETO ETO