Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

NKEBI NKE 1

“O Nwere Ume n’Ike”

“O Nwere Ume n’Ike”

Ná nkebi a anyị ga-enyocha ihe ndekọ Bible ndị na-egosi ike ike ihe, ike ibibi ihe, ike nchebe, na ike iweghachi ihe nke Jehova nwere. Ịghọta otú Jehova Chineke, bụ́ onye “nwere ume n’ike,” si eji ‘ịba ụba nke ike’ ya eme ihe ga-eme ka obi anyị jupụta n’ụjọ.—Aịsaịa 40:26.

NÁ NKEBI A

ISI NKE 4

‘Jehova Dị Ukwuu n’Ike’

Ike Chineke ò kwesịrị ime ka anyị na-atụ ya egwu? Onye zara ee zatara ya, onye zara ee e zatakwara ya.

ISI NKE 5

Ike Ike Ihe—“Onye Meworo Eluigwe na Ụwa”

Ihe niile Chineke kere, ma anyanwụ, ma obere ụmụ nnụnụ, na-akụziri anyị ihe dị ezigbo mkpa.

ISI NKE 6

Ike Ibibi Ihe—“Jehova Bụ Onye Agha”

Olee otú “Chineke nke udo” ga-esi na-alụ agha?

ISI NKE 7

Ike Nchebe—“Chineke Bụụrụ Anyị Ebe Mgbaba”

E nwere ụzọ abụọ Chineke si echebe anyị, ma otu ka nke ọzọ mkpa.

ISI NKE 8

Ike Iweghachi Ihe—Jehova ‘Na-eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ’

Jehova eweghachila ezi ofufe. Olee ihe ọ ga-eweghachi n’ọdịnihu?

ISI NKE 9

“Kraịst Ike nke Chineke”

Gịnị ka ọrụ ebube Jizọs na ihe ndị ọ kụziri na-eme ka anyị mata banyere Jehova?

ISI NKE 10

“Ghọọnụ Ndị Na-eṅomi Chineke” n’Ụzọ Unu Si Eji Ike Eme Ihe

O nwere ike ịbụ na i nwere ike karịadị otú i chere na i nwere. Olee otú ị ga-esi jiri ya na-eme ihe dị mma?