Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

NKEBI NKE 4

“Chineke Bụ Ịhụnanya”

“Chineke Bụ Ịhụnanya”

N’ime àgwà nile Jehova nwere, ịhụnanya bụ nke bụ́ isi. Ọ bụkwa nke kasị adọrọ mmasị. Ka anyị na-enyocha akụkụ ụfọdụ mara mma nke àgwà a yiri nkume dị oké ọnụ ahịa, anyị ga-ahụ ihe mere Bible ji kwuo na “Chineke bụ ịhụnanya.”—1 Jọn 4:8.

NÁ NKEBI A

ISI NKE 23

“O Bu Ụzọ Hụ Anyị n’Anya”

Mgbe a sị na “Chineke bụ ịhụnanya,” olee ihe ọ pụtara?

ISI NKE 24

Ọ Dịghị Ihe Pụrụ “Ikewapụ Anyị n’Ịhụnanya Chineke”

Gụọ ihe a ka ị mata na onye sịrị na Chineke ahụghị gị n’anya nakwa na o nweghị ihe o ji gị kpọrọ ekwutaghị ya.

ISI NKE 25

“Obi Ọmịiko nke Chineke Anyị”

Olee otú otú Chineke si emeso gị ihe si yie otú nne si emeso nwa ya ihe?

ISI NKE 26

Chineke nke “Dị Njikere Ịgbaghara Mmehie”

Ebe ọ bụ na Chineke nwere ikike icheta ihe niile, olee otú ọ ga-esili gbaghara ma chezọọ?

ISI NKE 27

“Lee Ka Ịdị Mma Ya Si Dị Ukwuu!”

E kwuwe gbasara ịdị mma Chineke, oleedị ihe a na-ekwu gbasara ya?

ISI NKE 28

“Nanị Gị Na-eguzosi Ike n’Ihe”

Olee otú o si bụrụ na ịguzosi ike n’ihe Chineke enweghị nsọtụ?

ISI NKE 29

“Ịmara Ịhụnanya nke Kraịst Ahụ”

Ihe atọ Jizọs na-eme n’ihi na ọ hụrụ ndị ọzọ n’anya gosiri na ịhụnanya ya dị nnọọ ka nke nna ya.

ISI NKE 30

‘Nọgidenụ Na-eje Ije n’Ịhụnanya’

Ndị Kọrịnt nke Mbụ kwuru ihe iri na anọ anyị ga na-eme iji gosi na anyị hụrụ ndị ọzọ n’anya.