Nkọwa nke Okwu Ndị Bụ Isi Dị n’Akwụkwọ A
Nkọwa nke Okwu Ndị Bụ Isi Dị n’Akwụkwọ A
N’akwụkwọ A, E Nwere. . .
AMAOKWU BAỊBỤL
ndị kọwara isi ihe a na-ekwu
NDỤMỌDỤ
ezigbo aro ndị ga-enyere gị aka imeri nsogbu
Ị̀ MA NA . . .
ihe ndị ga-eme ka i chee echiche
IHE M GA-EME!
ebe ndị a ga-achọ ka i kwuo otú ị ga-esi eme ihe ndị ị gụrụ eme
GỊNỊ KA I CHERE?
ajụjụ ndị ga-enyere gị aka iche echiche n’ihe ị gụrụ
E Nwekwara . . .
EBE M GA-EDE IHE
ná ngwụcha nkebi nke ọ bụla n’akwụkwọ a, e nwere ebe ị ga-ede ihe i chere ede
ONYE M GA-EṄOMI
e depụtara ụfọdụ ndị a kpọrọ aha na Baịbụl i kwesịrị iṅomi