Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 125

Irubere Ọchịchị Chineke Isi

Irubere Ọchịchị Chineke Isi

(1 Ndị Kọrịnt 14:⁠33)

1. K’anyị ndị Jehova n’ekwusa n’ụwa

Eziokwu Al’eze na ngọzi ya dum,

K’anyị niile rubere Chinek’isi,

Dịrị n’otu, nọsi’ike n’ije ozi ya.

(KORỌS)

A’yị g’erubere Chineke isi,

N’asọpụkwara ya.

Ọ n’echebe anyị, hụkw’anyị n’anya,

K’anyị rubere y’isi.

2. Chineke nyer’anyị onye nlekọta,

Na ’mụọ ya n’edu anyị n’ozi Ndị Kraịst.

K’anyị guzosi’ike, me’uche Chineke,

Jir’okwukwe n’ekwusa iwu ọma ya!

(KORỌS)

A’yị g’erubere Chineke isi,

N’asọpụkwara ya.

Ọ n’echebe anyị, hụkw’anyị n’anya,

K’anyị rubere y’isi.