Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 84

“Achọrọ M”

“Achọrọ M”

(Luk 5:⁠13)

1. Jizọs Kraịst hụr’anyị n’anya.

Ọ hapụrụ ụlọ Nna ya,

K’o nwe’ik’ibi n’ụwa,

Zi’okwu Chineke,

Nke si n’ọnụ ya pụta.

Ọ kasiri ’madụ obi,

Ma gwọọ ụdị ọrịa niile.

Ọ rụzuru ọrụ ya dị k’eze,

Kwuo n’ịhụnanya: “Achọrọ m.”

2. Jehova nyeere anyị aka,

Nye anyị ohu nwer’uche,

Anyị ji ike anyị

So ha n’ej’ozi,

Ịzọpụta ndị umeala.

Ndị nọ ná mkpa n’amata

Mgbe anyị hụrụ ha n’anya.

Ụmụ mgbei chọọ enyemaka gị,

Zaa h’ozugbo, sị: “Achọrọ m.”