Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 19

Chineke Kwere Nkwa Paradaịs

Chineke Kwere Nkwa Paradaịs

(Luk 23:⁠43)

1. Lee, paradaịs bụ nkwa Chineke,

Si n’Ọchịchị Puku Afọ Kraịst,

Ọ g’ewepụ mmehie niile,

Anya ’miri, ọnwụ, n’ọrịa.

(KORỌS)

Lee, paradaịs k’ụwa g’abụ.

A’yi ji okwukwe n’ahụ ya y’ugbu a.

Kraịst g’eme ya n’isi nso,

Im’uche Jaa n’atọ y’ụtọ.

2. Ọ b’uche Jaa ka Ọkpara ya

Kpọlite ndị nwụrụ anwụ.

Kraịst g’emezu nkwa o kwere:

‘Anyị g’anọ na Paradaịs.’

(KORỌS)

Lee, paradaịs k’ụwa g’abụ.

A’yi ji okwukwe n’ahụ ya y’ugbu a.

Kraịst g’eme ya n’isi nso,

Im’uche Jaa n’atọ y’ụtọ.

3. Lee Paradaịs Kraịst kwere ná nkwa.

Ọ bụ Eze g’achị ụwa.

A’yị n’ekele ezigbo Nna anyị,

N’abụku ya abụ otuto.

(KORỌS)

Lee, paradaịs k’ụwa g’abụ.

A’yi ji okwukwe n’ahụ ya y’ugbu a.

Kraịst g’eme ya n’isi nso,

Im’uche Jaa n’atọ y’ụtọ.