Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 27

Dịnyere Jehova!

Dịnyere Jehova!

(Ọpụpụ 32:⁠26)

1. Ọ dị mgbe anyị nọ ná mgbagwoju anya,

N’aṅụ iko ’miri okpukpe ụgha;

Ma mgbe anyị nụrụ ozi Al’eze,

Anyị nwer’ezi obi ụtọ.

(KORỌS)

N’akwado Jehova;

K’ọ n’enye gị ọṅụ.

Ọ gagh’ahapụ gị;

Je’ije n’ìhè ya.

Zie ozi udo na ọṅụ,

Nke nnwer’onwe.

Ọchịchị Kraịst Jizọs

Ga n’aga n’ihu.

2. A’yị ji ọṅụ n’efe Chineke anyị,

N’ekwus’eziokwu ya n’ebe niile,

N’enyer’ụmụnn’anyị aka ito Jaa,

N’eto aha ukwu ya.

(KORỌS)

N’akwado Jehova;

K’ọ n’enye gị ọṅụ.

Ọ gagh’ahapụ gị;

Je’ije n’ìhè ya.

Zie ozi udo na ọṅụ,

Nke nnwer’onwe.

Ọchịchị Kraịst Jizọs

Ga n’aga n’ihu.

3. Anyị agagh’atụ Setan egwu.

A’yị ma na Jehova ga n’edu anyị.

Ha dị ọtụtụ, m’anyị dị ole n’ole,

Jaa bụ ike n’ume anyị.

(KORỌS)

N’akwado Jehova;

K’ọ n’enye gị ọṅụ.

Ọ gagh’ahapụ gị;

Je’ije n’ìhè ya.

Zie ozi udo na ọṅụ,

Nke nnwer’onwe.

Ọchịchị Kraịst Jizọs

Ga n’aga n’ihu.