Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 100

Anyị Bụ Ndị Agha Jehova!

Anyị Bụ Ndị Agha Jehova!

(Joel 2:⁠7)

1. A’yị bụ ndị agha Jehova

A tọrọ n’agbụ,

Ndị n’ekwus’Al’eze,

Nke Jizọs n’achị.

A’yị wepụtar’onwe anyị,

Kpebisie ike

Ịrụ ọrụ anyị

N’atụghị egwu.

(KORỌS)

A’yị bụ ndị agha Jehova;

A’yị na Kraịst bụ otu,

A’yị ji ọṅụ n’ekwusa,

“Chineke n’achị.”

2. A’yị bụ́ ndị ohu Jehova

N’achọ atụrụ ya

Fur’efu, nọ naanị ha,

N’as’ude, n’ebe ákwá.

A’yị n’ahụ ha, nye ha nri,

N’aga ọtụt’ugbo;

Anyị n’akpọ ha bịa

N’Ụlọ Nzukọ anyị.

(KORỌS)

A’yị bụ ndị agha Jehova;

A’yị na Kraịst bụ otu,

A’yị ji ọṅụ n’ekwusa,

“Chineke n’achị.”

3. Lee ndị agha Jehova,

Ndị Kraịst n’edu,

Ha jikeer’ibu agha,

Ony’ọ bụla kwụ chịm.

A’yị kwesịr’ilezi anya,

N’akwụw’aka ọtọ.

Mgb’ihe sir’ike,

Jisi’eziokwu ike.

(KORỌS)

A’yị bụ ndị agha Jehova;

A’yị na Kraịst bụ otu,

A’yị ji ọṅụ n’ekwusa,

“Chineke n’achị.”