Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 2

Anyị Na-ekele Gị, Jehova

Anyị Na-ekele Gị, Jehova

(1 Ndị Tesalonaịka 5:​18)

1. A’yị n’ekele gị, Jehova, kw’ụbọchị.

N’ih’ime k’ìhè gị mụkwasị anyị.

A’yị n’ekele gị maka ekper’anyị,

N’anyị pụr’ịkọrọ gị mkp’anyị.

2. A’yị n’ekele gị n’ihi Ọkpara gị,

Onye ji okwukwe ya merie ụwa.

A’yị n’ekele gị mak’iduzi anyị,

N’enyer’anyị aka imezu nkw’anyị.

3. A’yị n’ekele gị maka ihe ùgwù

Ikwus’aha gị na eziokwu gị.

A’yị n’ekele gị n’ahụhụ g’akwụsị,

Ngọzi Al’eze g’adị ebigh’ebi.