Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 31

Anyị Bụ Ndịàmà Jehova!

Anyị Bụ Ndịàmà Jehova!

(Aịzaya 43:​10-​12)

1. ’Madụ mere chi osisi,

H’amagh’ezi Chineke

Pụr’ime ihe dum,

Dị k’o gosiri.

Chi ndị ọzọ amaghị

Ihe ndị g’eme echi.

Ha enweghị ndị n’agba àmà,

N’ihi na h’abụgh’ezi chi.

(KORỌS)

A’yị bụ Ndịàmà Jehova.

A’yị n’ekwu n’atụgh’egwu.

Chi anyị bụ Chi ezi amụma;

Ihe o kwuru n’emezu.

2. A’yị ji ọṅụ ekwus’aha ya,

N’agb’àmà ịdị ukwuu ya,

N’ekwus’Al’eze ya

N’atụghị egwu.

Ndị ọzọ pụr’ịmụta

Eziokwu Chinek’anyị.

Ha sie ike, ha g’esor’anyị

N’abụ abụ otuto ya.

(KORỌS)

A’yị bụ Ndịàmà Jehova.

A’yị n’ekwu n’atụgh’egwu.

Chi anyị bụ Chi ezi amụma;

Ihe o kwuru n’emezu.

3. Ịgb’àmà n’eto aha Jaa,

Wepụkwa nkọcha ya,

Dọọ ndị ọjọ’aka ná ntị.

Ha n’ekwutọ ya.

Ọ n’agbaghara ndị

Laghachikwutere ya.

Ịgb’àmà n’ewet’ọṅụ n’udo

N’olil’anya ndụ ebigh’ebi.

(KORỌS)

A’yị bụ Ndịàmà Jehova.

A’yị n’ekwu n’atụgh’egwu.

Chi anyị bụ Chi ezi amụma;

Ihe o kwuru n’emezu.