Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 11

Ime Ka Obi Jehova Ṅụrịa

Ime Ka Obi Jehova Ṅụrịa

(Ilu 27:⁠11)

1. Chineke, a’yị g’em’uche gị,

Jir’amamihe je’ozi gị.

Anyị g’ama na anyị so

N’eme ka obi gị ṅụrịa.

2. Ohu gị nke nwer’uche

N’ekwusa ịdị ukwuu gị,

N’eny’anyị nri n’oge ya,

K’anyị wee n’eme uche gị.

3. Biko, nye anyị ’mụọ nsọ gị,

K’anyị kwesị ntụkwasị obi

Ma n’ewetara gị otuto,

N’emekwa k’obi gị ṅụrịa.