Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 5

Kraịst, Onye Anyị Na-eṅomi

Kraịst, Onye Anyị Na-eṅomi

(Ndị Rom 5:⁠8)

1. Jaa hụr’anyị n’anya,

Ọ gọzikwar’anyị,

O nyer’Ọkpara ọ hụrụ n’anya.

Kraịst ghọrọ nri anyị,

Nk’anyị dum g’eri

Wee dị ndụ ebigh’ebi n’udo.

2. Kraịst kụziiri anyị

K’anyị n’ekpe ekpere

Ka e doo aha Jehova nsọ,

Ka Al’eze ya bịa,

Ka e mee uche ya,

Ka o nyekw’anyị nri kw’ụbọchị.

3. Kraịst zir’eziokwu Jaa,

Kasi’atụrụ y’obi,

Bụ́ ndị kwesịrị ntụkwasị obi.

K’anyị n’akụ mkpụrụ

Al’eze mgbe dum.

Obi ụtọ n’ọṅụ k’anyị g’enweta.