Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 83

Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị

Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị

(Ndị Rom 7:​14-⁠25)

1. Anyị ji obi anyị dum hụ Jaa n’anya;

K’anyị jid’onw’anyị, n’ihi mmehie.

Ihe anụ ahụ́ n’eweta nsogbu.

Ihe ’mụọ nsọ bụ ndụ na udo.

2. Setan n’anw’anyị ụbọchị niile,

Mmehie a’yị nwere pụr’iduhi’anyị.

Eziokwu ka mmehie ike.

N’ike Jehova, a’yị g’emeri.

3. Okwu n’àgwà ’nyị pụr’ito aha Jaa,

Ka anyị zer’ihe ụta ọ bụla.

N’ihe niile, ka anyị kpebie

Ijid’onw’anyị mgbe niile.