Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 92

“Kwusaa Okwu Chineke”

“Kwusaa Okwu Chineke”

(2 Timoti 4:⁠2)

1. Chineke nyer’any’iwu taa;

Ọ gwar’any’ihe anyị g’a n’eme.

Jikere ikwu mgbe niile

Ihe mer’i ji nwee olil’anya.

(KORỌS)

Kwusaanụ ya,

’Madụ dum kwesịr’ịnụ!

Kwusaa ya,

K’ọgwụgwụ ụwa n’eru,

Kwusaa ya,

Zie ndị dị nwayọ’ozi.

Kwusaa ya,

N’ụwa niile!

2. Anyị g’enw’oge nsogbu;

Mmegide pụr’iwet’ihere.

A pụr’ịsị kwụsị ozi ọma,

M’anyị tụkwasịrị Chinek’obi.

(KORỌS)

Kwusaanụ ya,

’Madụ dum kwesịr’ịnụ!

Kwusaa ya,

K’ọgwụgwụ ụwa n’eru,

Kwusaa ya,

Zie ndị dị nwayọ’ozi.

Kwusaa ya,

N’ụwa niile!

3. Anyị g’enwe oge ọma

Anyị kwesịrị iji zie ihe.

Anyị n’ekwusa nzọpụta,

N’eme k’e doo aha Jehova nsọ.

(KORỌS)

Kwusaanụ ya,

’Madụ dum kwesịr’ịnụ!

Kwusaa ya,

K’ọgwụgwụ ụwa n’eru,

Kwusaa ya,

Zie ndị dị nwayọ’ozi.

Kwusaa ya,

N’ụwa niile!