Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 87

Anyị Bụ Otu Ugbu A

Anyị Bụ Otu Ugbu A

(Jenesis 2:​23, 24)

1. Ị bụ ọkpụkpụ si n’ọkpụkpụ m,

Na anụ ahụ́ m; anọghị m naanị m.

Jaa enyela m ony’inyeaka,

Onye m g’akpọ nke m.

Anyị bụ otu; anyị g’abụ

Ihe Jaa chọrọ k’anyị bụrụ.

Anyị bụzi di na nwunye,

Otu ezinụlọ.

A’yị g’efe Chineke kw’ụbọchị.

K’ọ n’edu anyị,

A’yị ga n’enw’ịhụnanya.

A’yị g’emezu nkwa anyị.

K’anyị nweta oge obi ụtọ.

K’anyị sọpụrụ Jehova,

Ka m hụ gị n’anya mgbe niile.