Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 50

Ịhụnanya Chineke nke Anyị Ga-eṅomi

Ịhụnanya Chineke nke Anyị Ga-eṅomi

(1 Jọn 4:⁠19)

1. Chinek’anyị ji amamihe gosi

Anyị dum,

’Madụ dum,

Ụd’ịhụnanya ga n’eduzi anyị,

K’anyị guzo,

K’anyị guzo.

So ụzọ Chineke, nke obi ụtọ;

Ọ bụ ezi ụzọ, nke ezi ọrụ;

Ọ b’ụzọ udo n’ejikọ Ndị Kraịst.

Chinek’anyị

Bụ ịhụnanya.

2. Anyị soro Jaa, ịhụnanya anyị

G’es’ike

N’eziokwu,

Mee ka anyị chọọ inyer’ibe anyị aka

N’ihe niile,

N’ihe niile;

Ọ g’eme k’anyị n’agbaghar’ibe anyị,

Mee ka anyị nwee ezigbo ọmị’ko,

Meekwa ka anyị ṅomie Nna anyị

N’ịhụnanya,

N’ezi ’hụnanya.

3. Anyị n’efe Jaa n’ihi ịhụnanya,

Kw’ụbọchị,

Kw’ụbọchị.

A’yị ji obi anyị dum n’erubere y’isi,

N’abụ abụ

Otuto ya.

K’anyị kwusaara ony’ọ bụl’aha ya;

Ka ha wee ghọta eziokwu nk’ọma.

K’ozi ya n’atọ ’madụ niile ụtọ,

N’ihi n’ọ bụ

Ezi ’hụnanya.