Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 41

Fee Chineke n’Oge Ị Na-eto Eto

Fee Chineke n’Oge Ị Na-eto Eto

(Ekliziastis 12:⁠1)

1. Jaa ji ndị n’eto eto kpọrọ ihe;

Ọ hụr’unu n’anya nke ukwuu.

Ọ n’elekọta unu nk’ọma

Site n’ezinụlọ unu na ndị enyi.

2. Sọpụrụnụ nne na nna unu,

Unu na ha esekwala okwu.

Unu na Jaa na ’madụ dị ná mma,

Unu g’enwe ezigbo obi ụtọ.

3. Cheta Chineke n’og’ị n’eto eto;

Hụ eziokwu ya n’anya mgbe niile.

I fee Jehova Chinek’Ez’anyị,

Ị g’eme k’obi ya ṅụrịa ọṅụ.