Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 59

Anyị Raara Onwe Anyị Nye Chineke!

Anyị Raara Onwe Anyị Nye Chineke!

(Matiu 16:⁠24)

1. Chineke anyị, Jehova, dọtar’anyị

Ịbụ ndị n’eso ụzọ Kraịst.

N’och’eze ya dị elu

K’ìhè eziokwu si nwuo.

Okwukw’anyị sir’ike;

Anyị ajụla onw’anyị.

(KORỌS)

Anyị ji obi anyị dum nye Jaa onw’anyị.

Ya na Jizọs n’eny’anyị ọṅụ ugbu a.

2. Anyị n’ekpe ekpere n’ihu Jehova

N’anyị g’efe ya ru’ebigh’ebi.

Ọ bụ ọṅụ pụr’iche,

Nke anyị n’ekwusa,

Eb’anyị bụ Ndịàmà ya,

Ma n’ezi ozi Al’eze ya.

(KORỌS)

Anyị ji obi anyị dum nye Jaa onw’anyị.

Ya na Jizọs n’eny’anyị ọṅụ ugbu a.