Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 53

Ịrụkọ Ọrụ n’Ịdị n’Otu

Ịrụkọ Ọrụ n’Ịdị n’Otu

(Ndị Efesọs 4:3)

1. Chineke kpọbatar’anyị

Ná nzukọ o kwere ná nkwa.

Anyị dị n’otu, nwee udo,

Ọ n’enye anyị ọṅụ.

Ịdị n’otu dị mma;

Ọ n’atọ ụtọ.

Ọrụ dị ukwuu n’ozi Jaa.

O ji Nwa ya n’edu anyị.

Ka anyị n’erube isi,

N’arụk’ọrụ ọnụ.

2. K’anyị rịọ k’o nye anyị otu obi,

N’agbalị inwe obiọma,

Ịhụnanya anyị g’eto,

A’yị g’enw’udo n’ọṅụ.

Udo n’enye ume,

N’atọkwa ụtọ.

Anyị h’ụmụnn’anyị n’anya,

Chineke g’eny’anyị udo.

Ọ g’eme k’anyị dị n’otu,

N’efe y’ebigh’ebi.