Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 54

Anyị Kwesịrị Inwe Okwukwe

Anyị Kwesịrị Inwe Okwukwe

(Ndị Hibru 10:​38, 39)

1. Jaa si n’ọnụ ndị amụma oge ochie

Gwa ndị ’madụ okwu ya.

Taa, o si n’ọnụ Ọkpara ya kwuo,

‘Ka ’madụ dum chegharịa.’

(KORỌS)

Ànyị nwer’ezi okwukwe?

A’yị g’enwe ya iji dị ndụ.

À’yị n’egosi ya n’ezi ọrụ?

Ụdị okwukwe a g’echebe ndụ anyị.

2. A’yị ji ọṅụ n’edebe iwu Kraịst,

Izis’eziokwu Al’eze.

Anyị n’ekwusa ya n’ezogh’ọnụ;

Anyị agagh’ezochi ya.

(KORỌS)

Ànyị nwer’ezi okwukwe?

A’yị g’enwe ya iji dị ndụ.

À’yị n’egosi ya n’ezi ọrụ?

Ụdị okwukwe a g’echebe ndụ anyị.

3. A’yị nwer’okwukwe sir’ezigbo ike;

Anyị agagh’al’azụ n’egwu.

Nd’iro ga n’emegide anyị,

Ma nzọpụta dị nso.

(KORỌS)

Ànyị nwer’ezi okwukwe?

A’yị g’enwe ya iji dị ndụ.

À’yị n’egosi ya n’ezi ọrụ?

Ụdị okwukwe a g’echebe ndụ anyị.