Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 112

Chineke Ukwu Bụ́ Jehova

Chineke Ukwu Bụ́ Jehova

(Ọpụpụ 34:​6, 7)

1. Jehova, ọ bụ gị k’e kwesịrị

Iny’otuto kasị ukwuu,

Ụzọ gị niile dị mma.

Och’eze gị bụ ikpe zir’ezi,

Chineke mgb’ebigh’ebi.

2. Ị n’agbaghara mmehie anyị.

Ndị n’eme ebere

K’ị n’emere ebere.

I nwer’obiọma, n’ekpe ez’ikpe

N’ihe niile ị n’eme.

3. Ka ndị ’madụ na ndị ’mụ’ozi too gị;

Ka e doo aha gị nsọ,

Ka a ghar’imetọ ya.

K’Al’eze gị nke n’achị n’el’igwe

Mee k’uche gị mee n’ụwa.