Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 79

Ike Obiọma Na-akpa

Ike Obiọma Na-akpa

(Ndị Efesọs 4:⁠32)

1. Obi dị anyị ụtọ ịma Jehova,

Okwu ya gwar’anyị

N’amamihe ya n’ike ya dị ukwuu,

M’ọ dị obiọma, hụ anyị n’anya.

2. Kraịst Jizọs gwara ndị dara mbà

Ka ha kwụsị nchegbu.

Ibu ya dị mfe, yoku ya dị mma.

Kraịst n’eny’ume, nwee obiọma.

3. Chineke na Kraịst gosiri anyị

Ụdị ndị anyị g’abụ.

N’omume anyị dum, Ka anyị ṅomie

Obiọma n’ezi ọmị’ko ha.