Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 123

Ndị Ọzụzụ Atụrụ Bụ Onyinye n’Ụdị Mmadụ

Ndị Ọzụzụ Atụrụ Bụ Onyinye n’Ụdị Mmadụ

(Ndị Efesọs 4:⁠8)

1. Jaa nyer’anyị ndị ọzụzụ atụrụ.

Ha n’enyer’anyị aka.

Àgw’ọma ha n’eduzi anyị,

N’ezi anyị ụzọ ndụ.

(KORỌS)

Anyị tụkwasịrị ha obi,

Ha n’ekwukwa eziokwu.

Ìgwè atụrụ ya dị ha n’obi;

Hụ ha n’anya n’ihi ya.

2. Ha n’achọ ịma otú obi dị anyị,

Ha n’ezi anyị ụzọ,

N’enyer’anyị aka ná nsogbu,

N’agw’anyị okwu ọma.

(KORỌS)

Anyị tụkwasịrị ha obi,

Ha n’ekwukwa eziokwu.

Ìgwè atụrụ ya dị ha n’obi;

Hụ ha n’anya n’ihi ya.

3. Ha n’ezi anyị Okwu Chineke,

K’anyị ghar’ịkpafu.

Ha n’enyer’anyị aka im’uche Jaa,

N’efe ya kw’ụbọchị.

(KORỌS)

Anyị tụkwasịrị ha obi,

Ha n’ekwukwa eziokwu.

Ìgwè atụrụ ya dị ha n’obi;

Hụ ha n’anya n’ihi ya.