Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ nke 119

Bịa! Ka A Gbaa Gị Ume

Bịa! Ka A Gbaa Gị Ume

(Ndị Hibru 10:​24, 25)

1. Anyị bi n’ụw’ọjọọ nke fur’ụzọ;

Ụw’amagh’ụzọ Chineke.

A’yị chọrọ nduzi g’echebe nz’ụkwụ anyị;

Anyị apụgh’iduzi onw’anyị.

Ọmụmụ ihe n’enyekwu anyị olil’anya,

Meekwa k’okwukw’anyị si’ike.

A’yị n’anụ okwu n’eme k’anyị rụ’ezi ọrụ,

Ọ n’agb’anyị ume ịga n’ihu.

Anyị agagh’ahapụ iwu Jehova;

Anyị chọr’ime uche ya.

Ọmụmụ ihe n’ezi any’ihe zir’ezi,

K’anyị hụkwu’eziokwu n’anya.

2. Jehova maara mkp’anyị niile nk’ọma;

A’yị kwesịr’ịnụ ndụzi ya.

Iwepụt’oge gaa ọmụmụ ihe

N’egosi n’anyị nwer’uche.

Mgbe ndị n’atụ egwu Jaa n’ezi any’ihe,

Okwukw’anyị g’esikwu ike.

Ịhụnany’ụmụnn’anyị n’eme k’anyị

Mata n’anyị nwere ’madụ.

Anyị na ụmụnn’anyị ga n’ezukọ,

K’anyị n’ele any’oge ka mma.

N’ọmụmụ ihe k’anyị n’amụta iji

Amamihe Jaa n’ebi ndụ.