Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nkọwa nke Okwu Ndị Bụ Isi Dị n’Akwụkwọ A

Nkọwa nke Okwu Ndị Bụ Isi Dị n’Akwụkwọ A

Nkọwa nke Okwu Ndị Bụ Isi Dị n’Akwụkwọ A

N’akwụkwọ A, E Nwere . . .

AMAOKWU BAỊBỤL

ndị kọwara isi ihe a na-ekwu

NDỤMỌDỤ

ezigbo aro ndị ga-enyere gị aka imeri nsogbu

Ị̀ MA NA . . .

ihe ndị ga-eme ka i chee echiche

IHE M GA-EME!

ebe ndị a ga-achọ ka i kwuo otú ị ga-esi eme ihe ndị ị gụrụ eme

GỊNỊ KA I CHERE?

ajụjụ ndị ga-enyere gị aka iche echiche n’ihe ị gụrụ

E Nwekwara . . .

EBE M GA-EDE IHE

ná ngwụcha nkebi nke ọ bụla n’akwụkwọ a, e nwere ebe ị ga-ede ihe i chere ede

ONYE M GA-EṄOMI

e depụtara ụfọdụ ndị a kpọrọ aha na Baịbụl i kwesịrị iṅomi