Gaa n'Isiokwu

Akwụkwọ Egwú Aha Ya Bụ Na-ekpe Ekpere Mgbe Niile

Akwụkwọ Egwú Aha Ya Bụ Na-ekpe Ekpere Mgbe Niile

Danloduo akwụkwọ egwú a ka i soro Sọpụrụchi gụọ egwú. Mata mgbe i kwesịrị ikpe ekpere na ebe i kwesịrị ịnọ kpee ya.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

BỤRỤ ENYI JEHOVA

Na-ekpe Ekpere Mgbe Niile

Were katuun a tinye na kọmputa gị ma ọ bụ n’ekwentị gị. Ọ na-akụziri ụmụaka mgbe ha nwere ike ikpegara Jehova ekpere na ebe ha nwere ike ịnọ kpee ya.

IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl

Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.