Gaa n'Isiokwu

Gbalịa Bute Ihe E Dere na Jọn 3:16 n’Isi

Gbalịa Bute Ihe E Dere na Jọn 3:16 n’Isi

Nyere ndị ezinụlọ gị aka ibute ihe e dere na Jọn 3:16 n’isi. Otú unu ga-esi eme ya bụ otu onye gụọ okwu ụfọdụ e dere na ya, onye ọzọ agụọ nke na-eso ya, ruo mgbe onye ọ bụla n’ime unu gụrụ ya ugboro ugboro. Danloduo ihe a unu ga-eme.

Danloduo ya.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

BỤRỤ ENYI JEHOVA

Lee Ndụ Ebighị Ebi! (Abụ nke 140)

Soro bụọ abụọ a ma chee otú ịdị ndụ ebighị ebi na Paradaịs ga-adị.

IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl

Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.