Gaa n'Isiokwu

Gbalịa Bute Ihe E Dere n’Abụ Ọma 133:1 n’Isi

Gbalịa Bute Ihe E Dere n’Abụ Ọma 133:1 n’Isi

Bụọ abụ nke 20. Ị bụchaa ya, tee peeji a kreyọn, gbalịakwa ibute ihe e dere n’Abụ Ọma 133:1 n’isi ka o nyere gị aka ịna-echeta ihe mere ọmụmụ ihe anyị ji baa uru.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

BỤRỤ ENYI JEHOVA

Gọzie Nzukọ Anyị (Abụ nke 93)

Soro bụọ abụ a ka ị hụ ihe ụfọdụ ụmụaka ibe gị na-eme iji na-aga ọmụmụ ihe Ndị Kraịst.

IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl

Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.