Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Abụ 139

Na-ezi Ha Ka Ha Guzosie Ike

Na-ezi Ha Ka Ha Guzosie Ike

Danloduo ya:

(Matiu 28:19, 20)

  1. A’yị ji ọṅụ n’ezi atụrụ Ja’ihe,

    N’ahụkwa ka ha n’eto.

    A’yị hụrụ otú o si n’edu ha,

    H’ejisie eziokwu ike.

    (KORỌS)

    Jehova Nna, nụ ekper’anyị.

    Nọnyere ha ma chebe ha.

    N’aha Jizọs, a’yị n’arịọ gị: H’adakwala.

    Mee ka ha dum guzosi’ike.

  2. Kw’ụbọ chị, a’yị n’arịọ maka ha,

    Ka ha dum meri’ọnwụnwa.

    Oge anyị k’anyị ji n’azụ ha,

    H’esi’ike, gị agọzie ha.

    (KORỌS)

    Jehova Nna, nụ ekper’anyị.

    Nọnyere ha ma chebe ha.

    N’aha Jizọs, a’yị n’arịọ gị: H’adakwala.

    Mee ka ha dum guzosi’ike.

  3. Ka ha dum n’atụkwasị gị obi,

    Tụkwasịkw’Ọkpara gị.

    A’yị n’arịọ ka ha dum rub’isi,

    Tachi’obi ma nweta ndụ.

    (KORỌS)

    Jehova Nna, nụ ekper’anyị.

    Nọnyere ha ma chebe ha.

    N’aha Jizọs, a’yị n’arịọ gị: H’adakwala.

    Mee ka ha dum guzosi’ike.