Ihe Atụ Ndị Jizọs Mere
Nọmba ndị dị ha n’akụkụ bụ isi nke ha dị na ya n’akwụkwọ a.
akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e zoro n’ala 43
anụ ufe nke eluigwe na okooko lili 35
anya agịga 96
atụrụ furu efu 63
atụrụ na ewu 114
enyi nke nọgidere na-arịọ enyi ya ihe 74
eze nke kagburu ụgwọ buru ibu e ji ya 64
eze nke na-aga ibuso eze ọzọ agha 84
ezi osisi vaịn 120
ihe iko achịcha e tinyere n’ime ntụ ọka 43
ihe iko achịcha ndị Farisii 58
irighiri ahịhịa nke dị n’anya nwanna gị 35
iwu ụlọ elu 84
ịdụnye ibé ákwà ọhụrụ n’uwe mere ochie 28
ịkpọ ndị ogbenye oriri 83
ịnọdụ n’ebe kasị elu 83
ịtụpụrụ ézì nkume pel 35
kamel isi n’anya agịga gafere 96
maịna 100
mkpụrụ ego dinarịọs a kwụrụ ndị ọrụ 97
mkpụrụ ego drakma a chọtara 85
mkpụrụ ego drakma furu efu 85
mkpụrụ ndị dara n’ala dị iche iche 43
mkpụrụ osisi mọstad, Alaeze 43
mkpụrụ osisi mọstad, okwukwe 89
mkpụrụ ọka wit nwụọ, ya amịa mkpụrụ 103
mmadụ abụọ ndị ji ụgwọ 40
mmanya ọhụrụ, karama mmanya mere ochie 28
mmụọ na-adịghị ọcha nke laghachịrịnụ 42
ndị a kpọrọ oriri rịọrọnụ ka a hapụ ha 83
ndị na-akụta mmadụ 22
ndị na-arụ ọrụ n’ubi vaịn 97
ndị na-azapụ anwụnta ma na-eloda kamel 109
ndị na-echere nna ha ukwu ka ọ lọta 78
ndị ọrụ ubi nke gburu ọkpara onye nwe ubi vaịn 106
ndị ọrụ ubi vaịn, ndị na-egbu ọchụ 106
nkume pel dị oké ọnụ ahịa 43
nna nke dị njikere inye nwa ya ihe 35
nnekwu ọkụkọ nke na-achịkọta ụmụ ya 110
nnu nke ụwa 35
ntọala ụlọ 35
nwaanyị di ya nwụrụ na ọkàikpe 94
nwa furu efu 86
nwa mmefu 86
ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche 111
ohu nke na-emereghị ohu ibe ya ebere 64
ohu nke si ubi lọta 89
onye jidere aka n’ọ́gụ̀ 65
onye na-elekọta ụlọ nke bụ́ onye ajọ omume 87
onye na-elekọta ụlọ, onye kwesịrị ntụkwasị obi 78
onye ọnaụtụ na onye Farisii 94
Onye Ọzụzụ Atụrụ Ọma 80
onye Sameria nke bụ́ ezigbo onye agbata obi 73
oriri alụmdi na nwunye otu eze kpọrọ 107
osisi fig 79
ọgaranya na Lazarọs 88
ọgaranya nke rụrụ ụlọ nkwakọba ihe 77
ọgha mkpụrụ 43
ọgha mkpụrụ nke hiri ụra 43
ọka wit na ata 43
ọnụ ụzọ ámá dị warara 35
talent 113
ụgbụ a wụnyere n’oké osimiri 43
ụlọ e wuru n’elu oké nkume 35
ụmụ abụọ a gwara gaa rụọ ọrụ n’ubi vaịn 106
ụmụ agbọghọ iri na-amaghị nwoke 112
ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa 39
IGBE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A