Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl

Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl

ISIOKWU

A ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ 48, 86, 91, 93

A ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ 5, 10, 32, 46, 102

Akwụsịla ife Jehova mgbe nsogbu bịaara gị 16, 47, 51, 57, 64, 75, 90, 95, 99, 101

Alaeze Chineke ga-eme ka onye ọ bụla nwee obi ụtọ 1, 48, 62, 79, 81, 83, 85, 86

Anyaụfụ na-eme ka mmadụ na ibe gharazie ịdị ná mma 4, 14, 41

Anyị kwesịrị ịna-ekwusa ozi ọma Alaeze 73, 76, 94, 95, 96, 97, 98

Chineke nyere anyị Baịbụl ka anyị mara ihe 56, 66, 72, 75, 81

Emekwala ihe ọjọọ 14, 27, 49, 53, 58, 88, 89

Gbalịa ka gị na Jehova bụrụ enyi 11, 30, 33, 51, 56, 59, 69, 81, 82

Irubere Jehova isi ga-eme ka ị dị ndụ 3, 5, 10, 37, 39, 54, 59, 65, 72

Iwe adịghị mma 4, 12, 41, 45, 49, 65, 89

Ị gaghị na-efe Chineke, na-achụkwa ego ọnwụ ọnwụ 10, 17, 44, 59, 75, 76

Jehova anaghị echefu ihe anyị meere ya 16, 29, 32, 48, 65, 69, 77, 100

Jehova bụ onye pụrụ ime ihe niile 1, 7, 18, 19, 20, 21, 22, 26, 55, 60

Jehova hụrụ ndị si ná mba niile n’anya 30, 33, 48, 54, 77, 94, 97, 98, 99

Jehova ji mmadụ niile kpọrọ ihe 8, 9, 11, 21, 23, 68, 70, 74, 87, 90

Jehova kere ụwa ka anyị biri na ya 1, 2, 102, 103

Jehova na-aza ekpere anyị si n’obi anyị kpee 35, 38, 50, 64, 82

Jehova na-echebe ndị dị umeala n’obi 43, 45, 65, 67, 69

Jehova na-echebe ndị hụrụ ya n’anya 6, 22, 40, 50, 52, 55, 64, 71, 84

Jehova na-edu ndị ya 18, 25, 26, 27, 29, 34, 39, 44, 73, 80

Jehova na-emezu ihe ọ bụla o kwuru 3, 10, 16, 63, 68, 70, 102, 103

Jiri ihe Jehova nyere gị kpọrọ ihe 12, 13, 24, 35, 36, 56, 75, 95, 100

Jizọs bụ Eze Alaeze Chineke. Na-erubere ya isi 74, 78, 79, 83, 84, 85, 91, 92, 99

Mmadụ ịchọ ihe ga-abara naanị ya uru ga-emebiri ya na ndị ọzọ ihe 3, 4, 12, 27, 28, 39, 49, 88

Na-agbaghara ndị ọzọ otú Jehova si agbaghara gị 13, 15, 31, 43, 92

Na-ekele Jehova mgbe niile 2, 6, 67, 103

Na-emezu nkwa gị, Jehova na-emezu nke ya 8, 9, 11, 23, 24, 31, 34, 35, 36, 66, 93

Ndị hụrụ Jehova n’anya bụ ndị enyi kacha mma mmadụ ga-enwe 16, 33, 42, 80, 87, 100, 103

Ndị na-enupụ isi na Chineke anaghị abụ enyi 7, 17, 26, 27, 28, 88

Ndị na-eto eto, jirinụ obi unu niile fee Jehova 37, 51, 59, 61, 72, 100

Nwee obi ike, Jehova ga-enyere gị aka mgbe niile 40, 47, 51, 53, 57, 61, 64, 65, 76, 88, 101

Okpukpe ụgha si n’aka Ekwensu 19, 20, 22, 38, 46, 49, 52, 58

Ọ bụrụ na ị hụghị nwanna gị n’anya, ị gaghị ahụli Chineke n’anya 4, 13, 15, 41

Uche Chineke ga-eme n’eluigwe na n’ụwa 25, 55, 60, 62, 63, 71, 96, 102