Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 6

Eluigwe Na-akọ Ebube Chineke

Eluigwe Na-akọ Ebube Chineke

(Abụ Ọma 19)

  1. 1. Mbar’igwe n’akọe-bube Jehova.

    Anyị le’anya n’elu,

    anyị n’ahụọ-rụ ya.

    Ihe niile o kere n’eto ya.

    O nwer’amamihe n’ike,

    Nweekwa ịhụnanya.

  2. 2. Iwu ya dum n’eme ka ’madụ dịn-dụ.

    Ihe dị n’Okwu ya

    n’eduzia-nyị niile.

    Ikpe ya bụ ikpe ziri ezi.

    Iwu ya dịm-ma, dịkw’ụtọ.

    Okwu ya bụe-ziokwu.

  3. 3. Anyị niile ga n’atụe-gwu Jehova.

    Iwu ya karịrị ọl’edo kacham-ma.

    Iwu niile o nyere n’edua-nyị.

    Anyị niile n’etoa-ha ya,

    N’ebulikwa y’elu.