Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 9

Jehova Bụ Eze Anyị

Jehova Bụ Eze Anyị

(Abụ Ọma 97:1)

  1. 1. Biko, bịa soro too Jehova.

    El’igwe n’akọsa ezio-mume ya.

    Bịa k’anyị jir’abụ n’ekele Jehova.

    K’anyị kọsaa ọrụe-bube ya.

    (UKWE)

    K’el’igwe ṅụrị’ọṅụ, K’ụwa nwee obiụ-tọ

    Na Jehova Chineke bụE-ze.

    K’el’igwe ṅụrị’ọṅụ, K’ụwa nwee obiụ-tọ

    Na Jehova Chineke bụE-ze.

  2. 2. Kọsaa na Jehova dịe-bube.

    K’anyị gaa kọọrọ ha n’ọ n’azọpụta.

    Ka ’madụ niile too Jehova Chineke.

    K’anyị niile kpọọrọ y’isia-la.

    (UKWE)

    K’el’igwe ṅụrị’ọṅụ, K’ụwa nwee obiụ-tọ

    Na Jehova Chineke bụE-ze.

    K’el’igwe ṅụrị’ọṅụ, K’ụwa nwee obiụ-tọ

    Na Jehova Chineke bụE-ze.

  3. 3. Jizọs nọ n’och’eze n’el’igwe.

    Ọchịchị Chineke amalitela.

    K’ihere megbuo

    chi niile dị n’el’ụwa.

    Naanị Jehova k’anyị g’eto.

    (UKWE)

    K’el’igwe ṅụrị’ọṅụ, K’ụwa nwee obiụ-tọ

    Na Jehova Chineke bụE-ze.

    K’el’igwe ṅụrị’ọṅụ, K’ụwa nwee obiụ-tọ

    Na Jehova Chineke bụE-ze.