Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 12

Jehova Chineke Dị Ukwuu

Jehova Chineke Dị Ukwuu

(Ọpụpụ 34:6, 7)

  1. 1. Ezi Chineke, anyị kwesịrị

    Inye gịo-tuto kacha.

    Ụzọ gị niile dịm-ma.

    Ịhụnanya gị n’amamihe gị

    G’adịru ebigh’ebi.

  2. 2. Ị bụ Chineke n’eme ebere.

    Anyị ma n’anyị bụá-já.

    M’ị n’anụ ekper’anyị.

    Ị n’akwadoa-nyị, n’eduzikw’anyị.

    Ị bụ Chi n’az’ekpere.

  3. 3. El’igwe n’ụwa n’abụku gịa-bụ.

    Anyị g’eso n’eto gị,

    N’eto gị ru’ebigh’ebi.

    Anyị n’arịọ gị, biko Jehova,

    Kwe k’anyị soro too gị.