Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 16

Toonụ Jaa n’Ihi Ọkpara Ya O Tere Mmanụ

Toonụ Jaa n’Ihi Ọkpara Ya O Tere Mmanụ

(Mkpughe 21:2)

  1. 1. Jizọs n’achịu-gbua n’el’igwe.

    Ka ’madụ niile too ya.

    Jizọs n’achịkwa n’ezio-mume,

    K’uche Chineke mee n’ụwa.

    (UKWE)

    Toonụ Jehova n’ihi Jizọs.

    Ndị Jehova, toonụ Kraịst.

    Unu niile n’eso ya kw’ụbọchị,

    n’erubekwara y’isi.

    Toonụ Jehova n’ihi Jizọs,

    Onye n’achịu-gbua n’el’igwe.

    E nyere y’ike, teekwa ya ’manụ

    ịsọpụrụ Jehova.

  2. 2. Ndị g’eso ya bụr’eze,

    Ha niile bụ nwunye ya.

    Ha g’eso Jizọs chịa n’el’igwe

    Ma mee k’ụwa ghọọ Paradaịs.

    (UKWE)

    Toonụ Jehova n’ihi Jizọs.

    Ndị Jehova, toonụ Kraịst.

    Unu niile n’eso ya kw’ụbọchị,

    n’erubekwara y’isi.

    Toonụ Jehova n’ihi Jizọs,

    Onye n’achịu-gbua n’el’igwe.

    E nyere y’ike, teekwa ya ’manụ

    ịsọpụrụ Jehova.