Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 18

Anyị Na-ekele Chineke Maka Ihe Mgbapụta

Anyị Na-ekele Chineke Maka Ihe Mgbapụta

(Luk 22:20)

  1. 1. Anyị bịara

    k’anyị kelee gị, Jehova.

    Ọ bụ gị kacha gosi

    n’ị hụr’anyị n’anya.

    I nyer’anyị Ọkpara gị

    k’anyị dịn-dụ.

    Ọ bụ ya bụ onyinye

    kach’onyinye niile.

    (UKWE)

    O jin-dụ ya gbapụt’anyị.

    Ọbara ya n’azọpụta.

    Anyị niile

    ga n’eto Jehova ru’ebigh’ebi.

  2. 2. Jizọs chọrọ

    k’anyị nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Àjà ya gosir’anyị

    n’ọ hụr’anyị n’anya.

    Anyị gaar’anwụ

    m’a sị n’o nyeghịn-dụ ya.

    Anyị nwere olileanya

    n’anyị g’adịn-dụ.

    (UKWE)

    O jin-dụ ya gbapụt’anyị.

    Ọbara ya n’azọpụta.

    Anyị niile

    ga n’eto Jehova ru’ebigh’ebi.