Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 19

Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị

Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị

(Matiu 26:26-30)

  1. 1. Nna, Jehova bi n’el’igwe,

    Ihea bụa-balị kachan-sọ.

    N’abalịa k’i mere kan-dị gị chọpụta

    N’ị bụ Chineke dịe-bube.

    Ha mer’Ememme Ngabiga.

    I ji nw’atụrụ chebe ha.

    Jizọs Kraịst mechara nyen-dụ ya mak’anyị.

    O mezur’amụma i buru.

  2. 2. Jizọs fere gị ruo n’ọgwụgwụ.

    Anyị g’agbalị ṅomie ya.

    Achịcha nam-manya k’anyị ji n’echeta

    Ihe gị na Nwa gị mere.

    Biko, Jehova nar’ekele.

    Anyị jia-balịa n’echeta

    Na Nwa gị, Jizọs Kraịst,

    chụr’àjà mak’anyị.

    O ji ya mee k’anyị dịrịn-dụ.

  3. 3. Anyị zukọrọ k’anyị fee gị

    N’ihi n’ọ bụ gị kpọr’anyị.

    Ọ bụ gị, Jehova,

    na Nwa gị, Jizọs Kraịst,

    K’anyị niile ga n’ekele.

    Biko, Jehova nar’otuto.

    I mere k’anyị nwe’okwukwe.

    Anyị ma n’ị g’eme k’anyị dum nwetan-dụ

    M’anyị soro Nwa gị, Jizọs Kraịst.