Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 24

Bịanụ n’Ugwu Jehova

Bịanụ n’Ugwu Jehova

(Aịzaya 2:2-4)

  1. 1. Bịanụ k’anyị rịgoo

    N’ugwu kach’ugwu niile.

    Ọ bụ ugwu Jehova.

    Ọ dịe-lu n’ogea-nyị.

    Bịanụ fee Chineke.

    Ọtụtụn-dị n’efe ya.

    Ha so n’asịn-dị ’madụ,

    Bịa soro n’efe ya.

    Amụma n’emezu.

    Onyen-ta n’aghọm-ba bur’ibu.

    Ọgbakọ Jehova

    N’amụba n’ebe niile n’ụwa.

    Ìgwè ’madụ n’abịa

    Soro n’efe Jehova.

    Ha ji obi ha kwe

    Yan-kwa na ha g’eso ya.

  2. 2. Jizọs gwar’anyị, sị:

    ‘N’akụziO-kwu Chineke.’

    Ndị nọ n’ụwa niile

    N’anụo-zi Chineke.

    Jizọs nọ n’el’igwe

    N’asị ’madụ niile bịa.

    Ndị gere yan-tị

    N’em’ihe Baịbụl kwuru.

    Ọ n’atọ anyịụ-tọ

    N’ọgbakọ Jehova n’amụba.

    Anyị ji otuo-bi

    N’ezi ’madụ niile oziọ-ma.

    K’anyị jir’obiụ-tọ

    Soro gwa ’madụ niile,

    ‘Bịanụ n’ugwu Jehova.

    Ọ g’adịe-bigh’ebi.’