Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 29

Na-ebi Ndụ Kwesịrị Aha Anyị

Na-ebi Ndụ Kwesịrị Aha Anyị

(Aịzaya 43:10-12)

  1. 1. Ikpe gị niile zir’ezi, Jehova.

    Ịhụnanya k’anyị ji mara gị.

    Amamihe gị n’ike gị dịe-bube.

    Ọ bụ gị bụ Chi kacha chi niile.

    Anyị niile n’ekele gị, Jehova.

    Anyị jiọ-ṅụ n’ekwusa ozi gị.

    (UKWE)

    I meela kwe k’anyị bụrụN-dịàmà gị.

    K’anyị n’ebin-dụ kwesịr’ah’anyị.

  2. 2. Anyị kpebiri n’anyị ga n’efe gị.

    Ọ n’emekwa k’anyị dum dị n’udo.

    Anyị niile n’enw’ọṅụ m’anyị gbalịa

    Mee ka ’madụ bịa mụta eziokwu.

    Ụwa niile ma n’anyị n’az’aha gị.

    Anyị g’aga mee ka ha mara gị.

    (UKWE)

    I meela kwe k’anyị bụrụN-dịàmà gị.

    K’anyị n’ebin-dụ kwesịr’ah’anyị.